Ọpụpụ 40:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ga-ete ha mmanụ otú i tere nna ha mmanụ,+ ka ha wee bụrụ ndị nchụàjà m. Mmanụ ị ga-ete ha ga-eme ka ha bụrụ ndị nchụàjà ga na-ejere m ozi mgbe niile n’ọgbọ ha niile.”+ Levitikọs 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ikpeazụ, ọ wụsatụrụ mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn ma tee ya mmanụ ka ọ dị nsọ.+
15 Ị ga-ete ha mmanụ otú i tere nna ha mmanụ,+ ka ha wee bụrụ ndị nchụàjà m. Mmanụ ị ga-ete ha ga-eme ka ha bụrụ ndị nchụàjà ga na-ejere m ozi mgbe niile n’ọgbọ ha niile.”+