Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 8:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 O si na nkata achịcha na-ekoghị eko dị na ya, nke dị n’ihu Jehova, were otu ogbe achịcha na-ekoghị eko dị okirikiri+ na otu ogbe achịcha dị okirikiri a gwara mmanụ+ na otu achịcha dị fere fere. Ọ tụkwasịrị ha n’elu abụba ndị ahụ na ụkwụ aka nri anụ ahụ.

  • Levitikọs 8:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Mosis wee chịrị ha n’aka ha ma suo ha ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu àjà ahụ e suru ọkụ. Ha bụ àjà e ji ahọpụta ndị nchụàjà nke na-esi ísì ọma.* Ọ bụ àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.

  • Ọnụ Ọgụgụ 6:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị onye Naziraịt: Mgbe ọ nọzuru oge o ji bụrụ onye Naziraịt,+ a ga-akpọta ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.

  • Ọnụ Ọgụgụ 6:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Onye nchụàjà ga-ewere otu ubu ebule ahụ e siri esi,+ si n’ime nkata ahụ were otu achịcha na-ekoghị eko dị okirikiri na otu achịcha na-ekoghị eko dị fere fere. Ọ ga-achịkwasị ha n’ọbụ aka abụọ onye Naziraịt ahụ mgbe ọ kpụcharala isi na-egosi na ọ bụ onye Naziraịt.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya