Levitikọs 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mozis wee si n’ọbụ aka ha were ha suree n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu àjà nsure ọkụ ahụ.+ Ọ bụ àjà e ji ahọpụta mmadụ,+ nke a chụrụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ.+ Ọ bụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+
28 Mozis wee si n’ọbụ aka ha were ha suree n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu àjà nsure ọkụ ahụ.+ Ọ bụ àjà e ji ahọpụta mmadụ,+ nke a chụrụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ.+ Ọ bụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+