Levitikọs 8:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mosis wee chịrị ha n’aka ha ma suo ha ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu àjà ahụ e suru ọkụ. Ha bụ àjà e ji ahọpụta ndị nchụàjà nke na-esi ísì ọma.* Ọ bụ àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.
28 Mosis wee chịrị ha n’aka ha ma suo ha ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu àjà ahụ e suru ọkụ. Ha bụ àjà e ji ahọpụta ndị nchụàjà nke na-esi ísì ọma.* Ọ bụ àjà e suru ọkụ a chụụrụ Jehova.