Ọpụpụ 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “E mesịa, ị ga-akpụrụ ebule nke ọzọ, Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-ebikwasị aka ha n’isi ebule ahụ.+ Levitikọs 7:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Nke a bụ iwu metụtara àjà nsure ọkụ,+ àjà ọka+ na àjà mmehie+ na àjà ikpe ọmụma+ na àjà e ji ahọpụta mmadụ+ na àjà udo,+
37 Nke a bụ iwu metụtara àjà nsure ọkụ,+ àjà ọka+ na àjà mmehie+ na àjà ikpe ọmụma+ na àjà e ji ahọpụta mmadụ+ na àjà udo,+