13 Ọ ga-ejikwa mmiri saa eriri afọ+ ya na ụkwụ ya;+ onye nchụàjà ga-eweta ha niile suree ha n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ, àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
5 Ụmụ Erọn+ ga-esure ya n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu anụ àjà nsure ọkụ nke dị n’elu nkụ+ e sonyere n’ọkụ, dị ka àjà na-esi ísì ụtọ+ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.