Ọnụ Ọgụgụ 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn: Nedab bụ́ ọkpara na Abaịhu+ na Elieza+ na Ịtama.+ Malakaị 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ga-amarakwa na ọ bụ m ziteere unu iwu a,+ ka ọgbụgba ndụ+ mụ na Livaị wee dịgide,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
4 Unu ga-amarakwa na ọ bụ m ziteere unu iwu a,+ ka ọgbụgba ndụ+ mụ na Livaị wee dịgide,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.