Ọpụpụ 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Diuterọnọmi 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ụmụ Izrel wee si Bierọt Bene-jeekan+ kwalie gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e wee lie ya n’ebe ahụ;+ Elieza nwa ya nwoke wee malite ije ozi n’ọnọdụ ya dị ka onye nchụàjà.+
25 Elieza, nwa Erọn,+ lụụrụ otu n’ime ụmụ ndị inyom Putiel. E mesịa, ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
6 “Ụmụ Izrel wee si Bierọt Bene-jeekan+ kwalie gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e wee lie ya n’ebe ahụ;+ Elieza nwa ya nwoke wee malite ije ozi n’ọnọdụ ya dị ka onye nchụàjà.+