Jeremaya 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma onye amụma nke buru amụma banyere udo,+ a ga-amara na ọ bụ onye amụma Jehova zitere n’ezie mgbe ihe o kwuru mezuru.”+ Ezikiel 33:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ọ ga-emezu—lee! ọ ga-emezurịrị+—ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.”+
9 Ma onye amụma nke buru amụma banyere udo,+ a ga-amara na ọ bụ onye amụma Jehova zitere n’ezie mgbe ihe o kwuru mezuru.”+