Levitikọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-eji mmiri saa eriri afọ ya+ na ụkwụ ya; onye nchụàjà ga-esurekwa ha niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+ Levitikọs 7:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye nchụàjà ga-esure abụba ahụ n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà, ma obi ya ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya.+ Levitikọs 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee suree abụba+ na akụrụ na abụba dị n’elu imeju nke anụ àjà mmehie ahụ n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
9 A ga-eji mmiri saa eriri afọ ya+ na ụkwụ ya; onye nchụàjà ga-esurekwa ha niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
10 O wee suree abụba+ na akụrụ na abụba dị n’elu imeju nke anụ àjà mmehie ahụ n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.