Ndị Hibru 9:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 O fesakwara ọbara ahụ+ n’ụlọikwuu na n’arịa niile e ji eje ozi dị nsọ.* 22 Dị ka Iwu ahụ* kwuru, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na e ji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha.+ A naghị agbaghara mmehie ma ọ bụrụ na a wụpụghị ọbara.+
21 O fesakwara ọbara ahụ+ n’ụlọikwuu na n’arịa niile e ji eje ozi dị nsọ.* 22 Dị ka Iwu ahụ* kwuru, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na e ji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha.+ A naghị agbaghara mmehie ma ọ bụrụ na a wụpụghị ọbara.+