29 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Onye ọ bụla chọrọ ịchụrụ Jehova àjà udo ga-ewetara Jehova ụfọdụ n’ime anụ ọ ga-eji chụọ àjà udo ahụ.+ 30 Ọ ga-eji aka ya weta abụba+ anụ ahụ na okpuru afọ ya ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a ga-achụrụ Jehova. Ọ ga-efegharị ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.