Ọpụpụ 30:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ị ga-etekwa Erọn+ na ụmụ ya ndị nwoke mmanụ+ ma mee ka ha dị nsọ, ka ha wee bụrụ ndị nchụàjà m.+