Ọnụ Ọgụgụ 3:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe a bụ aha ụmụ Erọn ndị nwoke: Nedab bụ́ ọkpara, na Abaịhu,+ Elieza,+ na Ịtama.+ 3 Ihe a bụ aha ụmụ Erọn ndị nwoke. Ọ bụ ha bụ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị a họpụtara ka ha bụrụ ndị nchụàjà.+
2 Ihe a bụ aha ụmụ Erọn ndị nwoke: Nedab bụ́ ọkpara, na Abaịhu,+ Elieza,+ na Ịtama.+ 3 Ihe a bụ aha ụmụ Erọn ndị nwoke. Ọ bụ ha bụ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị a họpụtara ka ha bụrụ ndị nchụàjà.+