Ọpụpụ 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Elieza,+ nwa Erọn, lụrụ otu n’ime ụmụ nwaanyị Putiel mụrụ. Ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ha bụ ndị isi ọnụmara Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Diuterọnọmi 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ndị Izrel sizi Bierọt Bene-jeekan pụọ gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e liekwa ya n’ebe ahụ.+ Elieza nwa ya nwoke wee nọchie ya, malite ịrụ ọrụ nchụàjà.+
25 Elieza,+ nwa Erọn, lụrụ otu n’ime ụmụ nwaanyị Putiel mụrụ. Ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ha bụ ndị isi ọnụmara Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
6 “Ndị Izrel sizi Bierọt Bene-jeekan pụọ gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e liekwa ya n’ebe ahụ.+ Elieza nwa ya nwoke wee nọchie ya, malite ịrụ ọrụ nchụàjà.+