-
Joshụa 22:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Finihas nwa Elieza onye nchụàjà gwaziri ndị ebo Ruben, ebo Gad, na ebo Manase, sị: “Anyị amatala taa na Jehova nọnyeere anyị, n’ihi na unu enupụrụghị Jehova isi. Ugbu a, Jehova agaghị ata anyị ahụhụ.”
-