Ọnụ Ọgụgụ 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mosis yipụrụ Erọn uwe ya ma chịrị ha yiwe Elieza nwa ya. Erọn nwụziri n’ebe ahụ n’elu ugwu ahụ.+ Mosis na Elieza wee si n’ugwu ahụ gbadata.
28 Mosis yipụrụ Erọn uwe ya ma chịrị ha yiwe Elieza nwa ya. Erọn nwụziri n’ebe ahụ n’elu ugwu ahụ.+ Mosis na Elieza wee si n’ugwu ahụ gbadata.