Ọnụ Ọgụgụ 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mozis wee yipụ Erọn uwe ya ma chịrị ha yiwe Elieza nwa ya, e mesịa, Erọn nwụrụ n’ebe ahụ, n’elu ugwu ahụ.+ Mozis na Elieza wee si n’ugwu ahụ gbadata.
28 Mozis wee yipụ Erọn uwe ya ma chịrị ha yiwe Elieza nwa ya, e mesịa, Erọn nwụrụ n’ebe ahụ, n’elu ugwu ahụ.+ Mozis na Elieza wee si n’ugwu ahụ gbadata.