Ọnụ Ọgụgụ 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn: Nedab bụ́ ọkpara na Abaịhu+ na Elieza+ na Ịtama.+