Levitikọs 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe e mechara, ụmụ Erọn bụ́ Nedab na Abaịhu+ weere ihe ha ji amụ insens, gụnye ọkụ na ha ma tinye insens*+ na ha. Ha wee malite ịchụ àjà* iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova, nke ọ na-enyeghị ha iwu ka ha chụọ. 1 Ihe E Mere 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma, Nedab na Abaịhu bu nna ha ụzọ nwụọ.+ Ha amụtaghịkwa nwoke ọ bụla. Ma, Elieza+ na Ịtama akwụsịghị ịbụ ndị nchụàjà.
10 Mgbe e mechara, ụmụ Erọn bụ́ Nedab na Abaịhu+ weere ihe ha ji amụ insens, gụnye ọkụ na ha ma tinye insens*+ na ha. Ha wee malite ịchụ àjà* iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova, nke ọ na-enyeghị ha iwu ka ha chụọ.
2 Ma, Nedab na Abaịhu bu nna ha ụzọ nwụọ.+ Ha amụtaghịkwa nwoke ọ bụla. Ma, Elieza+ na Ịtama akwụsịghị ịbụ ndị nchụàjà.