-
Levitikọs 16:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Jehova gwara Mosis okwu mgbe ụmụ Erọn abụọ nwụchara maka na ha bịara n’ihu Jehova otú na-ekwesịghị ekwesị.+ 2 Jehova gwara Mosis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe ọ bụla ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ebe ahụ e gechiri ákwà mgbochi,+ n’ihu okwuchi Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ,+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu okwuchi+ Igbe ahụ.
-