10 Mgbe e mechara, ụmụ Erọn bụ́ Nedab na Abaịhu+ weere ihe ha ji amụ insens, gụnye ọkụ na ha ma tinye insens+ na ha. Ha wee malite ịchụ àjà iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova, nke ọ na-enyeghị ha iwu ka ha chụọ. 2 Jehova wee zite ọkụ, ya eregbuo ha,+ ha anwụọ n’ihu Jehova.+