-
Ọnụ Ọgụgụ 4:19, 20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Kama, meerenụ ha ihe a ka ha dịrị ndụ ma ghara ịnwụ mgbe ha bịara n’ebe ihe ndị kacha nsọ dị.+ Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-abata kenye onye ọ bụla n’ime ha ọrụ ọ ga-arụ na ihe ọ ga-ebu. 20 Ụmụ Kohat agaghị abata hụ ihe ndị dị nsọ, ha agaghịdị ahụpere ya ahụpere. Ọ bụrụ na ha abata hụ ha, ha ga-anwụ.”+
-