19 Olileanya a anyị nwere+ ji ndụ* anyị otú nko e ji ejide ụgbọ mmiri* si ejide ụgbọ mmiri. O siri ike, e jikwa ya n’aka. Ọ na-edu anyị agafe ákwà mgbochi ahụ,+
7 Ma, ọ bụ naanị nnukwu onye nchụàjà na-abanye ná nkebi nke abụọ. Ọ na-abanye na ya otu ugboro n’afọ.+ O mekataghị banye ma ọ bụrụ na o jighị ọbara+ o ji achụ àjà maka mmehie ya+ nakwa maka mmehie ndị Izrel+ mere n’amaghị ụma.