31 “Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa ákwà mgbochi.+ A ga-akpa ndị cherob na ya.
33 Ị ga-ekonye ákwà mgbochi ahụ n’okpuru nko ndị ahụ ma bubata igbe ọgbụgba ndụ*+ ahụ n’ime ebe ahụ e ji ákwà mgbochi kochie. Ákwà mgbochi ahụ ga-ekebiri unu Ebe Nsọ+ na Ebe Kacha Nsọ.+