Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 40:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 O bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi ahụ,+ jiri ya gechie igbe ọgbụgba ndụ* ahụ,+ otú Jehova nyere ya n’iwu.

  • Levitikọs 16:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Jehova gwara Mosis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe ọ bụla ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ebe ahụ e gechiri ákwà mgbochi,+ n’ihu okwuchi Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ,+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu okwuchi+ Igbe ahụ.

  • 1 Ndị Eze 8:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ndị nchụàjà bubataziri igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, ya bụ, n’Ebe Kacha Nsọ, n’okpuru nku cherob ndị ahụ.+

  • Ndị Hibru 9:2-4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 A rụrụ ụlọikwuu a ka o nwee nkebi abụọ. Ihe ndị dị ná nkebi nke mbụ bụ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ tebụl, na achịcha a na-enye Chineke.+ A na-akpọ nkebi a Ebe Nsọ.+ 3 Ma, nkebi nke abụọ nke ụlọikwuu a dị n’azụ ákwà mgbochi nke abụọ.+ A na-akpọ ya Ebe Kacha Nsọ.+ 4 Ihe dị ná nkebi a bụ ihe e ji ọlaedo mee e ji etinye insens*+ nakwa igbe ọgbụgba ndụ+ nke e ji ọlaedo machie ahụ́ ya niile.+ Ihe ndị dị n’ime igbe ọgbụgba ndụ ahụ bụ ite ọlaedo nke mana dị n’ime ya,+ mkpanaka Erọn nke wara okooko,+ na mbadamba nkume abụọ+ e dere ihe Chineke na ndị Izrel gbara ná ndụ.

  • Ndị Hibru 9:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 O jighị ọbara ewu na nke oké ehi banye, kama o ji ọbara nke ya banye n’ebe nsọ ahụ.+ Ọ banyere naanị otu ugboro ma napụta* anyị. Nnapụta a na-adịru ebighị ebi.+

  • Ndị Hibru 9:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 N’ihi na Kraịst abanyeghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ nke bụ́ ihe atụ nke ezigbo ebe nsọ,+ kama ọ banyere n’eluigwe,+ nke mere o ji pụta ugbu a n’ihu Chineke maka anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya