16 N’ihi ya, unu ekwela ka onye ọ bụla kpee unu ikpe maka ihe unu na-eri na ihe unu na-aṅụ+ ma ọ bụ maka ememme ma ọ bụ ememme ọnwa ọhụrụ+ ma ọ bụkwanụ ụbọchị izu ike.+ 17 Ihe ndị ahụ nọchiri anya ihe ndị gaje ịbịa,+ ma onye ihe ndị ahụ ga-emezu n’isi ya bụ Kraịst.+