-
Ọpụpụ 36:35, 36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 O wee jiri eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa ákwà mgbochi.+ Ọ kpara ndị cherob na ya.+ 36 O jizi osisi akeshịa rụọrọ ya ogidi anọ ma were ọlaedo machie ha, jirikwa ọlaedo rụọ ihe e ji ekonye ha. O jikwa ọlaọcha rụọ ntọala anọ ndị nwere oghere a ga-akwụnye ogidi ndị ahụ na ha.
-