Ndị Hibru 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mmụọ nsọ si otú a mee ka o doo anya na e mebeghị ka a mata ụzọ e si abanye n’ebe nsọ mgbe ụlọikwuu nke mbụ ka dị.+ Ndị Hibru 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na Kraịst abanyeghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ nke bụ́ ihe atụ nke ezigbo ebe nsọ,+ kama ọ banyere n’eluigwe,+ nke mere o ji pụta ugbu a n’ihu Chineke maka anyị.+
8 Mmụọ nsọ si otú a mee ka o doo anya na e mebeghị ka a mata ụzọ e si abanye n’ebe nsọ mgbe ụlọikwuu nke mbụ ka dị.+
24 N’ihi na Kraịst abanyeghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ nke bụ́ ihe atụ nke ezigbo ebe nsọ,+ kama ọ banyere n’eluigwe,+ nke mere o ji pụta ugbu a n’ihu Chineke maka anyị.+