Ọpụpụ 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Erọn lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ Ọ mụụrụ ya Nedab, Abaịhu, Elieza, na Ịtama.+ Ọpụpụ 38:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ihe ndị a bụ ihe ndị e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*+ Mosis nyere iwu ka e depụta ihe ndị a n’akwụkwọ. Ọ bụ ndị Livaị ka e nyere ọrụ idepụta ha.+ Ọ bụkwa Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri ha. 1 Ihe E Mere 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụ Amram+ bụ Erọn,+ Mosis,+ na Miriam.+ Ụmụ Erọn bụ Nedab, Abaịhu,+ Elieza,+ na Ịtama.+
23 Erọn lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ Ọ mụụrụ ya Nedab, Abaịhu, Elieza, na Ịtama.+
21 Ihe ndị a bụ ihe ndị e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*+ Mosis nyere iwu ka e depụta ihe ndị a n’akwụkwọ. Ọ bụ ndị Livaị ka e nyere ọrụ idepụta ha.+ Ọ bụkwa Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri ha.