Ọpụpụ 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O wee sị Mosis: “Gbagoo n’ugwu a gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu,+ na mmadụ iri asaa n’ime ndị okenye Izrel, nọrọkwanụ n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala. Levitikọs 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe e mechara, ụmụ Erọn bụ́ Nedab na Abaịhu+ weere ihe ha ji amụ insens, gụnye ọkụ na ha ma tinye insens*+ na ha. Ha wee malite ịchụ àjà* iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova, nke ọ na-enyeghị ha iwu ka ha chụọ.
24 O wee sị Mosis: “Gbagoo n’ugwu a gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu,+ na mmadụ iri asaa n’ime ndị okenye Izrel, nọrọkwanụ n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala.
10 Mgbe e mechara, ụmụ Erọn bụ́ Nedab na Abaịhu+ weere ihe ha ji amụ insens, gụnye ọkụ na ha ma tinye insens*+ na ha. Ha wee malite ịchụ àjà* iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova, nke ọ na-enyeghị ha iwu ka ha chụọ.