Ndị Hibru 7:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ dịghị ka nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ndị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ ha buru ụzọ chụọ maka mmehie nke ha, ha achụzie maka mmehie ndị ọzọ.+ Ọ chụrụ àjà a naanị otu ugboro mgbe o nyefere onwe ya.+
27 Ọ dịghị ka nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ndị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ ha buru ụzọ chụọ maka mmehie nke ha, ha achụzie maka mmehie ndị ọzọ.+ Ọ chụrụ àjà a naanị otu ugboro mgbe o nyefere onwe ya.+