Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 30:34-36
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Weta ihe ndị a na-esi ísì ọma:+ mmanụ stakti, ọnịka na-esi ísì ọma, galbanọm na-esi ísì ọma, na frankinsens a na-agwaghị agwa. Otú otu hà ka ibe ya ga-aha. 35 Jiri ha mee insens.*+ A ga-agwakọta ha nke ọma,* tinye ya nnu.+ A gaghị etinye ya ihe ọzọ, ọ ga-adịkwa nsọ. 36 Ị ga-asụ ụfọdụ n’ime ya nke ọma ka ọ dị ka ntụ ma dowe ụfọdụ n’ime ya n’ihu igbe ọgbụgba ndụ* ahụ dị n’ụlọikwuu nzute, bụ́ ebe m ga na-apụta n’ihu gị. Ọ ga-abụrụ unu ihe kacha nsọ.

  • Mkpughe 5:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Mgbe ọ naara ya, ndị mmụọ ozi anọ ahụ na ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ dara n’ala n’ihu Nwa Atụrụ ahụ. Onye nke ọ bụla jikwa otu ụbọ akwara na efere ọlaedo insens* juru. (Insens a pụtara ekpere ndị nsọ.)+

  • Mkpughe 8:3-5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Mmụọ ozi ọzọ wee bịa guzo n’ebe ịchụàjà.+ O ji arịa ọlaedo nke a na-etinye insens.* E nyekwara ya nnukwu insens+ ka ọ mụnye ya ọkụ n’elu ebe ịchụàjà e ji ọlaedo rụọ,+ nke dị n’ihu ocheeze ahụ. Ọ ga-amụnyekwa ya ọkụ mgbe a nụrụ ekpere ndị nsọ niile. 4 Anwụrụ ọkụ nke si n’insens ahụ mmụọ ozi ahụ mụnyere ọkụ na ekpere+ ndị nsọ gbagooro n’ihu Chineke. 5 Ma, ozugbo ahụ, mmụọ ozi ahụ si n’ọkụ dị n’ebe ịchụàjà ahụ gụjuo ọkụ n’ihe ahụ a na-etinye insens ma wụda ya n’ụwa. Égbè eluigwe wee gbaa, àmụ̀mà egbuo,+ e nweekwa ala ọma jijiji. Anụkwara m olu dị iche iche.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya