Levitikọs 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Erọn ga-efe nza n’isi mkpi abụọ ahụ ka ọ mara nke ga-abụ nke Jehova na nke ga-abụ maka Azazel.* Levitikọs 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, a ga-akpụta mkpi nza mara maka Azazel ná ndụ ka o guzo n’ihu Jehova ka e jiri ya kpuchie mmehie, ka e wee kpụga ya n’ala ịkpa maka Azazel.+
10 Ma, a ga-akpụta mkpi nza mara maka Azazel ná ndụ ka o guzo n’ihu Jehova ka e jiri ya kpuchie mmehie, ka e wee kpụga ya n’ala ịkpa maka Azazel.+