Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 14:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ọ ga-efesa ọbara ahụ ugboro asaa n’ahụ́ onye ekpenta ahụ na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha, kwuokwa na ọ dịla ọcha. Ọ ga-ahapụzi nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa.+

  • Levitikọs 14:53
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 53 Ọ ga-esizi n’obodo pụta ma hapụ nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa. Ọ ga-esi otú ahụ kpuchiere ụlọ ahụ mmehie. Ụlọ ahụ ga-adịzi ọcha.

  • Levitikọs 16:21, 22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Erọn ga-ebikwasị aka ya abụọ n’isi mkpi ahụ dị ndụ ma kwupụta ihe ọjọọ niile ndị Izrel mere na nnupụisi ha niile na mmehie ha niile n’isi mkpi ahụ. Ọ ga-eme ka ha dịrị n’isi mkpi ahụ.+ Ọ ga-edunyezi otu nwoke a họpụtara* ka ọ kpụrụ mkpi ahụ kpụga ya n’ala ịkpa. 22 Mkpi ahụ ga-eburu mmehie ha niile+ banye n’ọzara.+ Ọ ga-akpụga mkpi ahụ n’ala ịkpa.+

  • Aịzaya 53:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 N’eziokwu, o buuru ọrịa anyị niile,+

      Burukwa ihe na-egbu anyị mgbu.+

      Ma anyị weere ya ka onye Chineke tara ahụhụ, onye o mesiri ike, na onye o mekpara ahụ́.

  • Ndị Rom 15:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 N’ihi na Kraịst emeghịdị ihe masịrị ya,+ kama e dere banyere ya, sị: “Ọ bụ m ka ndị na-akparị gị kparịrị.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya