-
Ọpụpụ 30:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mgbe ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute ma ọ bụ mgbe ha bịara ebe ịchụàjà nso ka ha jee ozi nakwa ka ha chụọrọ Jehova àjà ma mee ka anwụrụ ọkụ ya kwụgoo elu, ha ga-eji mmiri sachaa onwe ha ka ha ghara ịnwụ.
-