-
Levitikọs 23:27, 28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 “Ma, ụbọchị nke iri n’ọnwa nke asaa ahụ ga-abụ Ụbọchị Ikpuchi Mmehie.+ Unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu ga-emekpa onwe* unu ahụ́,*+ chụọkwara Jehova àjà a na-esu ọkụ. 28 Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla n’ụbọchị a n’ihi na ọ bụ ụbọchị ikpuchi mmehie nke a ga-eji na-ekpuchiri unu mmehie+ unu n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu.
-