Levitikọs 16:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ihe a ga-abụrụ unu iwu na-adịgide adịgide: N’abalị iri n’ọnwa nke asaa, unu ga-emekpa onwe* unu ahụ́.* Unu agaghịkwa arụ ọrụ ọ bụla,+ ma nwa afọ ma onye mbịarambịa binyeere unu.
29 “Ihe a ga-abụrụ unu iwu na-adịgide adịgide: N’abalị iri n’ọnwa nke asaa, unu ga-emekpa onwe* unu ahụ́.* Unu agaghịkwa arụ ọrụ ọ bụla,+ ma nwa afọ ma onye mbịarambịa binyeere unu.