Levitikọs 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Ọ ga-apụta gaa n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova ma kpuchiere ebe ịchụàjà ahụ mmehie. Ọ ga-eweretụ ọbara oké ehi ahụ, weretụkwa ọbara mkpi ahụ ma tee ha na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà ahụ, n’akụkụ ya niile.
18 “Ọ ga-apụta gaa n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova ma kpuchiere ebe ịchụàjà ahụ mmehie. Ọ ga-eweretụ ọbara oké ehi ahụ, weretụkwa ọbara mkpi ahụ ma tee ha na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà ahụ, n’akụkụ ya niile.