Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 27:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ọ bụrụ na ọ bụ anụmanụ na-adịghị ọcha,+ nke a na-agaghị ejili chụọrọ Jehova àjà, ọ ga-akpụta anụ ahụ ma kwụwa ya n’ihu onye nchụàjà. 12 Onye nchụàjà ga-ekwu ego ole a ga-akwụ n’isi ya. Ọ bụ otú anụmanụ ahụ dị ka ọ ga-eji kpebie ya. Ego ole ọ bụla onye nchụàjà kwuru ka ọ ga-abụ.

  • Levitikọs 27:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ọ bụrụ na afọ Nnwere Onwe agafeela tupu ya enye Chineke ubi ahụ, onye nchụàjà ga-eji afọ ole fọrọ tupu afọ Nnwere Onwe ọzọ eruo gbakọọrọ ya ego ya, wepụzie ya n’ego ole e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya