-
Levitikọs 27:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 “‘Ọ bụrụ anụmanụ ka e kwere ná nkwa, ya bụ, anụmanụ a ga-ejili chụọrọ Jehova àjà, ihe ọ bụla a ga-enye Jehova ga-abụzi ihe dị nsọ. 10 Ọ gaghị eji ọzọ dochie ya. Ọ gaghịkwa eji nke ahụ́ dị mma gbanwere nke ahụ́ na-adịghị mma ma ọ bụ jiri nke ahụ́ na-adịghị mma gbanwere nke ahụ́ dị mma. Ma ọ bụrụ na o jiri anụmanụ ọzọ gbanwere ya, ma nke ahụ a gbanwere agbanwe ma nke ahụ e ji gbanwere ya ga-abụzi ihe dị nsọ.
-