-
Levitikọs 27:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Ọ gaghị eji ọzọ dochie ya, ọ gaghịkwa eji nke dị njọ gbanwere ya ma ọ bụ jiri nke dị mma gbanwere ya. Ma ọ bụrụ na o jiri anụ ọzọ gbanwere anụ ahụ, anụ ahụ a gbanwere agbanwe ga-aghọ ihe dị nsọ, anụ ahụ e jikwa gbanwere ya ga-aghọ ihe dị nsọ.
-