-
Levitikọs 27:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ọ gaghị eji ọzọ dochie ya. Ọ gaghịkwa eji nke ahụ́ dị mma gbanwere nke ahụ́ na-adịghị mma ma ọ bụ jiri nke ahụ́ na-adịghị mma gbanwere nke ahụ́ dị mma. Ma ọ bụrụ na o jiri anụmanụ ọzọ gbanwere ya, ma nke ahụ a gbanwere agbanwe ma nke ahụ e ji gbanwere ya ga-abụzi ihe dị nsọ.
-