-
Ọnụ Ọgụgụ 3:45Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 “Kpọrọ ndị Livaị ka ha nọchie anya ụmụ niile ndị Izrel bu ụzọ mụọ, kpụrụkwa anụ ụlọ ndị Livaị ka ha nọchie anya anụ ụlọ ha. Ndị Livaị ga-abụ nke m. Abụ m Jehova.
-