Ọpụpụ 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Dooro m nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel nsọ.* Ọ bụ m nwe nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ na anụmanụ ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ.”+ Ọnụ Ọgụgụ 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Nwa mbụ nke ihe niile dị ndụ*+ ha ga-ewetara Jehova, ma ọ̀ bụ mmadụ ma ọ̀ bụ anụmanụ, ga-abụ nke gị. Ma, ị ga-agbara nwa mbụ mmadụ mụrụ.+ Ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+
2 “Dooro m nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel nsọ.* Ọ bụ m nwe nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ na anụmanụ ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ.”+
15 “Nwa mbụ nke ihe niile dị ndụ*+ ha ga-ewetara Jehova, ma ọ̀ bụ mmadụ ma ọ̀ bụ anụmanụ, ga-abụ nke gị. Ma, ị ga-agbara nwa mbụ mmadụ mụrụ.+ Ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+