14 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Lee, oge ị ga-anwụ adịla nso.+ Kpọọ Joshụa, gaakwanụ guzo n’ụlọikwuu nzute, ka m mee ya onye ndú.”+ Mosis na Joshụa wee gaa guzoro n’ụlọikwuu nzute.
23 O* meziri Joshụa nwa Nọn onye ndú,+ wee sị ya: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ndị Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi na m ga-enye ha,+ m ga-anọnyekwara gị.”