-
Nehemaya 10:32, 33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Anyị kpebikwara na onye ọ bụla n’ime anyị ga na-enye otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu shekel* kwa afọ maka ozi a na-eje n’ụlọ* Chineke anyị,+ 33 maka achịcha a na-enye Chineke,+ maka àjà ọka a na-achụ mgbe niile,+ maka àjà a na-esu ọkụ mgbe niile n’Ụbọchị Izu Ike+ nakwa n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ maka oriri a na-eme n’oge a kara aka,+ maka ihe ndị dị nsọ, maka àjà mmehie+ e ji ekpuchiri Izrel mmehie, nakwa maka ọrụ niile a na-arụ n’ụlọ Chineke anyị.
-