-
Levitikọs 22:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 A gaghị eweta anụmanụ kpuru ìsì, nke ọkpụkpụ ya gbajiri agbaji, nke ihe chawara ahụ́, nke nwere ákpụ̀, akpụkpa ma ọ bụ ọkpụisi eri ngo. Unu ewetakwarala Jehova anụmanụ ọ bụla nwere nke ọ bụla n’ime ihe ndị a ma ọ bụ jiri ya chụọrọ Jehova àjà n’ebe ịchụàjà.
-