Levitikọs 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Erọn ga-eji ihe ndị a mgbe ọ na-abata n’ebe nsọ: oké ehi ọ ga-eji chụọ àjà mmehie+ na ebule ọ ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ.+
3 “Erọn ga-eji ihe ndị a mgbe ọ na-abata n’ebe nsọ: oké ehi ọ ga-eji chụọ àjà mmehie+ na ebule ọ ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ.+