-
Diuterọnọmi 32:48-50Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
48 Jehova gwakwara Mosis n’ụbọchị ahụ, sị: 49 “Gbagoo n’ugwu Abarim a,+ bụ́ Ugwu Nibo,+ nke dị n’ala Moab, nke chere ihu na Jeriko, ka ị hụ ala Kenan, bụ́ ala m na-enye ndị Izrel ka ọ bụrụ nke ha.+ 50 Ị ga-anwụ n’ugwu ahụ ị na-agbago, e lie gị otú e liri ndị nna nna gị, otú Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e lie ya otú e liri ndị nna nna ya,
-